Just swipe the App to exact page(s) as it is announced in the communion service.
✔ Just swipe to exact page as it is announced in the communion service.
FULL DESCRIPTION IN IGBO LANGUAGE
E mepụtara Akwụkwọ Anglican Liturgy iji mee ka ndị òtù anyị na-enwe mmekọrịta na Chineke, ebe ọ bụ na ana-ejikarị igwe ekwe-nti na taabụ eme ihe n'ụwa nile.
Akwụkwọ Liturgy a na-enye ndị ozi na ndị mmadụ ntụziaka maka ịmalite ife ofufe oriri nsọ(Eucharist) na Chọchị Anglican nke Naijiria.