Nke a bụ egwuregwu mmuta na enyere ụmụaka aka maka ị mụ agumagu!
Umuaka ka a mu ka e zi ahọta mkpuruabidii, n’kwa na e zi asụpe na agumagu mkpruokwu. Sịte n’igba egwuregwu a, ụmụaka ga eme ofuma na ụlọ akwụkwọ ma kwa dị njikere agumagu. Anyi chọrọ ịkwadebe ụmụaka gi maka mmụta na kwa ịme ofuma!
Nye nnukwu anụ nri bụ na efu. Ozugbo Ị budataraya na ekwenti gi, ọ dịghị kwa ugwọ ọ bụla Ị ga akwu! Ọ bụ ndị ụlọ ọrụ education nonprofits CET, Apps Factory, ha na Curious Learning mepụtara ya.
--
Feed The Monster teaches your child the basics of reading. In the game, kids collect monster eggs and feed them letters and words, helping the eggs grow into new friends!
Kids learn to recognize letters, and to spell and read words. By playing this game, kids can do better in school, and be prepared to read simple text. We want to prepare your kids to learn and succeed!
Feed The Monster is 100% free. Once installed, no data connection is needed! It was created by education nonprofits CET, Apps Factory, and Curious Learning.